HOME | WAEC EXPO | NECO EXPO | NEWS | JAMB EXPO | NABTEB EXPO | Mixtape | Music | EDUCATION | TECH | Others

JAMB

TECH

NEWS

EARN
FEATURED
FEATURED

Get Full Assistance On Your WAEC Examination

Get Full Assistance On Your NECO Examination



» Waec Expo » Waec 2017 Igbo Obj And Theory Answers – May/June Expo

Wednesday, 5 April 2017

Waec 2017 Igbo Obj And Theory Answers – May/June Expo

Posted By: ValidBoii
ADSENSE CODE HERE
ADSENSE CODE HERE

Waec 2017 Igbo Obj And Theory Answers – May/June Expo

1-10 CACBBCAADC
11-20ACDDACCBAC
21-30BACACCAAAB
31-40ADADCACADD
41-50DDCAABABBC

(8)

(i) Akubuzo nwere ego
(ii) Akubuzo anaghi eri eri

(iii) Akubuzo bu onye nkuzi anaghi aga
(iv) Onyere ike inwe ego ma kwuru onu
(v) Olughi nwanyi n'ihi na O huru ilu nwanyi ka itufu aku
(vi) Anaghi atufu ihe n'ulo ya
(vii) Akubuzo nwere umu odibo
(viii) O nwere otutu iwu n'ulo ya.
(ix) O bu nwoke nke a na-atu egwu nke ukwu

(x) Ego nke o na-apkako bu maka i ga obodo oyibo ga guo akwukwo

(5ai)
Nnochionye bu ngalaba nnochiaha na-anochi aha mmadu ka e wee hapu ikpo onye ahu ugboro ugboro.

(5aii) -ya
-anyi
-ha
-gi

(5aiii)
YA
O siri ya puo ebe ahu.
ANYI
nri ahu bu nke anyi
HA
Ha amaghi akwukwo
GI
Ebuka siri gi si ebe a puo

(5bi)
Nnochimpesin di naani abuo n'Igbo izugbe. Ha bu 'a' na 'e'. Nnochimpesin abuo a eneghi mmadu obula ha na-aru aka na o bu onye ahu maobu ndi ahu mere ihe ahu kpokwem.
(5bii)
-a
-e
(5biii)
a
a kuru aka
a choputara onye mere ihe ahu
e
e kwuru okwu
e gburu agwo ahu tara Emeka

(2a)
Ndapu mgbochiume bu oge arapulu itinye mgbochiume ebe o kwersi idi maka na i na-akpoputa Akwasiso.
(2b)
Akwukwo = Aukwo
Osiso = oiso
osisi = oisi
okwukwe = oukwe
ajuju = auju
afufu = aufu
akuko = auko
okuko = ouko

ejije = eije
amuma = auma

aziza = aiza
ututu = uutu
akuku = auku
(11a)

Iru mgdede bu mmeme a na-emere nwa agboghobia na-acho ilu di. N'oge a, o ga ano n'ime ulo n'aputaghi ezi, nime ulo ka a ga na-enye ya nri na otutu ihe ndi ozo ahu ya choro. Nke a ga eme ka mma ya puta ihe rue ubochi ahu akwadoro ya iputa ka oha n'eze huzuo ya anya maka agbam akwukwo ya.

(11b)

(i) O na- eme ka mma nwayi puta ihe

(ii) o na-enye aka i kuziri nwagbogho ahu oru ya n'ezinuulo.
(iii) O na-akwalite omenaala ndi Igbo
(iv) O na-enye aka n'idozi agwa nwanyi
(v) A na-enweta onyinye di iche iche n,aka ndi ikwu na ibe

(vii) Ihe oriri na-ejuputa n'oge emume a.

(11c)
(i) Mkpurosisi
(ii) Anu
(iii) Azu
(iv) Nri
(v) Ude
(vi) Akwa

No.9
a) Ego agaghi egbochi mmadu inwe mmuta.
b) Mmuta na ato uto.

ch) Mmuta bu ihe bara uru.

d) Onye nwetara mmuta agaghi ario aririo.
e) Mmadu na-eji maka mmuta garuo ofesi.
f) Onye nwere mmuta ga-abu ogaranya.
g) Onye nwetara mmuta ga-enwe nrube isi
. gb) Onye nwetara mmuta na-atopu mmadu n'agbu.
gh) Onye nwetara mmuta ga-enwere onwe ya.

h) Onye nwetara mmuta na enwe ntachite obi.

Follow @Teeloadedblog
Are you an artiste? Do you want your music to go viral and reach a large number of audience? Promote your music on by clicking here. You can also advertise your product or brand by clicking here.

Don't Be Stingy, Share With Your Friends


Related Posts: Waec Expo

0 Response to "Waec 2017 Igbo Obj And Theory Answers – May/June Expo"

Post a Comment


‹ Prev
Next ›
Home
View web version

TRENDING UPDATES

  • Offa Poly ND (PT) And HND (FT) 2nd Batch Admission List 2016/2017 Released
    This is to inform all prospective students that the 2nd Batch list of candidates offered provisional admissions into ND1(FT) and HND1(FT) ...
  • EPL VIDEO: Bournemouth vs Liverpool 4-3 All Goals & Highlights
    EPL VIDEO: Bournemouth vs Liverpool 4-3 All Goals & Highlights The Cherries rally with the impact of Fraser on with 14 minutes to go. T...
  • [MIXTAPE] The Glory Mixtape Host By DJMajesty
    THE GLORY MIXTAPE TRACK LIST 1.Intro - Rudy Omoibile 2.Olamide - Journey of a thousand Miles 3.Olamide - Symbol Of Hope 4.Olam...
  • EPL VIDEO: Arsenal vs Burnley 2-1 2017 All Goals & Highlights
    EPL VIDEO: Arsenal vs Burnley 1-1 2017 All Goals & Highlights Download Andre Grey puts a end to Arsenals 3 points dream in the Emirat...
  • Hotel Palava Latest Yoruba Movie 2016 COMEDY [Premium]
    This is a hilarious comedy written and produced by Paul Bogunbe starring Wale Akorede [Okunnu], Adeola Ayoade, Sunkanmi Omobolanle, Akin K...

Propellerads

Search This Blog

.
Copyright 2019 Examexpo.com.ng – 2019 Waec Expo, Neco 2019 Expo, Jamb 2019 Expo. - All Rights Reserved
Privacy Policy | Disclaimer | About | Contact | Sitemap